NaijaMusic
Patty Obasi – Amuru Anyi Otu Nwa
Amuru Anyi Otu Nwa by Patty Obasi Mp3 Download
Listen to the new release from Patty Obasi titled Amuru Anyi Otu Nwa. Patrick Obasi, popularly known as Patty Obasi, was a Nigerian gospel recording artist. Regarded as one of the pioneers of Nigerian gospel music Add this gem to your playlist if you love great vibes.
Use the link below to stream and download Amuru Anyi Otu Nwa by Patty Obasi.
Lyrics of Amuru Anyi Otu Nwa by Patty Obasi
Amuru anyi otu nwaOkwu Chineke mere yaChukwu n’ebinyere mmaduEzi Chukwu n’ebinyere mmaduChukwu n’ebi n’obi ayiObu ya bu Emmanuel EmmaKpakpando ya kanyi huruAnyi huru ya ka ona mukéOna muké na Bethlehem JudeaAnyi hukwara ezinne ya Mary (Mary)Ojiri akwa wé kpuchieya ukwuN’ime…Agam were obim woro ya uloAgam were obim woro ya uloWere ndum jere ya oziAgam were obim woro ya uloObim woroAgam ewere obim woro ya uloEbe Mary na Martha na ejere ya oziAgam ewere ndum jere ya oziUgbua bu ogem nwere ijere ya oziN’ihi na onye nwuru anwu apughi ijere Chukwu oo
Unu ahuwonu na Chineke anyi di ebube ma di ngozi?Unu ahuwonu na omezuwo nkwa ya?Okwa niru anyi ka amuma nka mezuru?Eze Herod apughi igbochi yaIke ochichiri apughi igbochi yaAdighi ebuda onye Chukwu buniriAdighi akocha onye Chukwu goziri ka imaraKacha h’eme ya ezi nkwadoEzi enyim aa bu nu okaya omé(Ezi enyim aa bu nu okaya omé)
Irue na ezi nulo EmmaEmma ike mkwu abaOtutu ihe na ewoli nmuoOtutu ihe na ewoli mmuo juru ya mokasiaHajuru na ezi na ulo EmmaEzi enyim aa bu na obu ya gbara amaN’ime ya ka ezi n’ulo gbabara jee kuo paGbabara n’ezinulo EmmaEzi enyim a bunu okaa oméAgam were obim woro ya uloWere ndum jere ya oziAgam were obim woro ya uloObim woro… Agam ewere obim woro ya uloEbe Mary na Martha na ejere ya oziAgam ewere ndum jere ya oziUgbua bu oge nwere ijere oziN’ihi na onye nwuru anwu apughi ikpere Chukwu oooHerod ahuro ezinwa amuru anyi ma kam jukeneOnye oru uka ona hu Chukwu anya?Onye iro apughi ihu onye nwe anyiOnye ochi eze apughi ihu Chukwu ooN’hi na dika mmiri si n’igwe n’erudataOtite mmanu si n’igwe na erudataAmara ochichi si na Chukwu wee biaEme elu me ala awataghi ya n’anyaOnye Jehovah jiri ya wee gozieAghaha ibu oka oméEzi enyim a bunu oka omé (Ezi enyim a bunu oka omé)
-
NaijaMusic2 months agoYaks Aruwa – Taimake Ni
-
NaijaMusic3 months agoXania Monet – Let Go, Let God
-
NaijaMusic2 months agoGIMS – DO YOU LOVE ME
-
NaijaMusic3 weeks agoMinister OJ – Obi Nya Waye
-
NaijaMusic3 weeks ago
KPL – Real life hurts
-
NaijaMusic1 month agoThrough Me – Lord I’M Tired But Don’T Give Up On Me