Patty Obasi – Onye Kwere Ekwe

Onye Kwere Ekwe by Patty Obasi Mp3 Download

Listen to the new release from Patty Obasi titled Onye Kwere Ekwe. Patrick Obasi, popularly known as Patty Obasi, was a Nigerian gospel recording artist. Regarded as one of the pioneers of Nigerian gospel music Add this gem to your playlist if you love great vibes.

          DOWNLOAD MUSIC HERE

Use the link below to stream and download Onye Kwere Ekwe by Patty Obasi.

Lyrics of Onye Kwere Ekwe by Patty Obasi

Onye kwere ekwe anwughi anwu oO higa ura, mgbe o nuru opi ike o ga ebiliteO ga ebili na enweghi ure obulaOnye ekwere ekwe anwughi anwu.Onye kwere ekwe anwughi anwuMgbe o nuru opi ike oga ebiliteOga ebili na enweghi ureOnye ekwere ekwe anwughi anwu.
Ma o gbabiri nwuo ma o riararia nwuoO doro anya, na onye kwere nwere olile anya ila n’igweJesus nke no ni ime m ya bu olile anyaOlile anya mbilite na onwu na ebube.
Hicha anya mmiri onwu abughi ogwugwuMkpuru oka na ereghi ure adighi efulitaOnwu bu ihe omimiOnye kere ndu ya kere onwuOnye si na obu ya kariri onwu?Obuna onye tara amusu o ga nwuririOnyiri onwu adighi na uwa n’uwaMa onye kwere ekwe nwere olile anya.
O gbabiri nwuo, o riara aria nwuoO doro anya, na onye kwere nwere olile anya ebighi ebi.Igwe Nile gaje n’ozuO doro anyaMana onye kwere nwere olile anya ebighi ebi.Jesus nke no ni ime m ya bu olile anyaOlile anya mbilite na onwu na ebube.
I gbaba n’ime Kraist ya bu olile anya.Olile anya mbilite na onwu na ebube
 

Download Mp3 Here

Be the first to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.


*