NaijaMusic
Rord Kelly – Chimezie
Chimezie by Rord Kelly Mp3 Download
Rord Kelly just dropped your new anthem tilted Chimezie. Rord Kelly’s real name is Anih Elijah Chinecherem. He is a Nigerian rapper, singer, songwriter, and music producer. He is known for introducing the Igbo-Drill style of music to the Nigerian music industry. Fans of real music will appreciate this timeless sound.
Use the link below to stream and download Chimezie by Rord Kelly.
Lyrics of Chimezie by Rord Kelly
Rord(It’s KezyKlef Productions)Onwero(it’sI am kelly the bad manSeeOkwa ima na igabelo office tuo bombing tuchaa gbara akaaMbugharia beat ndi ilo ebido Bebe akwaGo tell them ha kpachara AnyaSempe ibu anyi dandaOfu onye adianu udaegbee mbido nkem ga ebukwa aka
Anom na bed aku beatAsa mu wee na acho kissMsiya weytin be thisOsi na ocho my sweetObele Nnwa ana akpo bitchEmebigo emebi sinceOnye bute diseaseOwere oso gaba Uka 6
Aaaaeeeeeee Chimezie Nwanne….Nke Onye na eme si ya jisike eeee(Tcha tchai)Amam na Onye gbara balll ga aracha oroma ooo(Oloma chara acha)Alert bata ayi ana eri ife eeee(Balling balling balling)
Aaaaeeeeeee Chimezie Nwanne….Nke Onye na eme si ya jisike eeee(Tcha tchai)Amam na Onye gbara balll ga aracha oroma ooo(Oloma chara acha)Alert bata ayi ana eri ife eeee(Balling balling balling)
Umu Nwanyi fu na ego gi agwugo akpobagi Onye iberibeSo kpachara Anya maka ego ahu iche na inweAda akoro mmadu akoro na Adaka na aracha uneKama inwu na efu jiri oso maburu oke ite
Ichogodi wega reportKa Popo tinye ayi na busWe no go ever stopAyi choro ike PentecostSee By fire by forceNa ndeli putting to workOgbenye onu ntu for whatEzigbo ajo Ife to God
Obinigwe tinyelenuha ogba agharaNdi cho ka mnoro na aru shoe maker na onu AsataOchi eze na ilu mana back abi ha AjokaRoreta na chiamaka ha suo gi imi iga imara that no secret ajoka
Aaaaeeeeeee Chimezie Nwanne….Nke Onye na eme si ya jisike eeee(Tcha tchai)Amam na Onye gbara balll ga aracha oroma ooo(Oloma chara acha)Alert bata ayi ana eri ife eeee(Balling balling balling)
Aaaaeeeeeee Chimezie Nwanne….Nke Onye na eme si ya jisike eeee(Tcha tchai)Amam na Onye gbara balll ga aracha oroma ooo(Oloma chara acha)Alert bata ayi ana eri ife eeee(Balling balling balling)
-
NaijaMusic2 months agoYaks Aruwa – Taimake Ni
-
NaijaMusic3 months agoXania Monet – Let Go, Let God
-
NaijaMusic2 months agoGIMS – DO YOU LOVE ME
-
NaijaMusic3 weeks agoMinister OJ – Obi Nya Waye
-
NaijaMusic3 weeks ago
KPL – Real life hurts
-
NaijaMusic1 month agoThrough Me – Lord I’M Tired But Don’T Give Up On Me