Rord Kelly – Deliver Me

Deliver Me by Rord Kelly Mp3 Download

Rord Kelly just dropped your new anthem tilted Deliver Me. Rord Kelly’s real name is Anih Elijah Chinecherem. He is a Nigerian rapper, singer, songwriter, and music producer. He is known for introducing the Igbo-Drill style of music to the Nigerian music industry. Fans of real music will appreciate this timeless sound.

          DOWNLOAD MUSIC HERE

Use the link below to stream and download Deliver Me by Rord Kelly.

Lyrics of Deliver Me by Rord Kelly

Deliver Me (lyrics)
Rord
Kelly the bad Kelly the bad man
Onwero
Hmm
Wfss
Adiro mu mma chaa chaa chaa chaa chaa
Ona adi abu m nokata sometimes o di mu ka mna efe efe
Mkpoo Jacinta gwa ya mumsy odi ka mu aghobago ogbanje
So many activities mu na agba agba Muwa na eche eche
I no fit become dancer too obulo so mu ga na aku ete ete
M na eme illegal sometimes onwero olu bia ka ayi luo Nwa mmadu em egbu a nwa mmuo
Mburu egbe chugharibagi na nlo
Ichoo English msuo
So, no dey migirimo
Ndi politicians na akpa ajo Ike, m kwuo okwu asi ka m nwuo
Mmm
Ana m ayo Ife kere uwa to
Come and deliver me
And, mmuo na achu depression to
Come and deliver me
Kporo m gaba nke oti mgbodomgbo to
Come and deliver me
Maka na okpuru gbara kpuo alusi kodo
Come and deliver me
Mmm
Ana m ayo Ife kere uwa to
Come and deliver me
And, mmuo na achu depression to
Come and deliver me
Kporo m gaba nke oti mgbodomgbo to
Come and deliver me
Maka na okpuru gbara kpuo alusi kodo
Come and deliver me
I’m already a millionaire, soon I will be a billionaire
Mu na Ife kere uwa akpago nkata osi mu na o dere ya ede
Ife chere m bu igbaba mbo nke ya bu ka afia mu na ele
Obele nwa akwogo aka ofolo ka osoro ogaranya rie
Hustle kwechiri m kwechiri
Mbute ike di ka utaba ibia ikechiri
Ubo m na akpo okwa ima na o ubo ebiri
Ichokwa akpo my Cartels elesi gi
Ebe msi abia bu coal city
Erie gi awaa no pity
Ndi ilo na eme na nkiti
Adiro m soft ka agidi
Mmm
Ana m ayo Ife kere uwa to
Come and deliver me
And, mmuo na achu depression to
Come and deliver me
Kporo m gaba nke oti mgbodomgbo to
Come and deliver me
Maka na okpuru gbara kpuo alusi kodo
Come and deliver me
Mmm
Ana m ayo Ife kere uwa to
Come and deliver me
And, mmuo na achu depression to
Come and deliver me
Kporo m gaba nke oti mgbodomgbo to
Come and deliver me
Maka na okpuru gbara kpuo alusi kodo
Come and deliver me
 

Download Mp3 Here

Be the first to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.


*