
Onye Igbo by Professor Onye Egwu Mp3 Download
Listen to this banger by Professor Onye Egwu tilted Onye Igbo. Professor Onye Egwu, born Chibuike Johnpaul Anekwe, is a contemporary Nigerian highlife musician, songwriter, and performer from Otolo, Nnewi, Anambra State. Add it to your rotation if you love chill, quality sounds.
Use the link below to stream and download Onye Igbo by Professor Onye Egwu.
Lyrics of Onye Igbo by Professor Onye Egwu
Ewoo yoo yooo yoo ọ kwa professor onye egwu
As onye igbo concern ewooo
I nweta mụ uke m na achụ ego kpọọ mụ onye igbo ONYE IGBO
I nweta mụ uke m na agọ ọfọ kpọọ mụ onye igbo ONYE IGBO I nweta mụ uke m na atụ ilu kpọọ m onye igbo ewoo ONYE IGBO I nweta mụ uke m na agọ ọjị kpọọ onye igbo eeewoo ONYE IGBOOnye igbo ka mbụ na enu uwa without apology
Onye igbo ka mbụ na enu uwa mụ till infinity Maka na igbo amaka mma ,igbo bụ ofu ,igbo bu mgbọrọgwụ naịjirịa ooh ọkwa ị nụrụ aNdị igbo na agba mbọ, ndi igbo na achụ si ego ike
Ebe ndị ọzọ jelu gbala aka, onye igbo jee nya o buru ike, ebe ọbụna ijele ịfụlọ onye igbo malụ na obodo afụ tiri eti ,maka na gburugburu ụwa niile onwere ebe onye igbo na anọghị….ngwa checkieỌ bụrụ godu na London
IGBO NỌ NEEEE, down to china..IGBO NỌ NEEEE ,down to kenya..IGBO NỌ NEEEE ,down to India..IGBO NỌ NEEEE. Ọ bụrụ godu na Germany..IGBO NỌ NEEEE, down to Italy..IGBO NỌ NEEEE, down to cameroun..IGBO NỌ NEEEE, Nya na Mozambique..IGBO NỌ NEEEE Ịfụ go na igbo zuru mba ụwa ọnụ, igbo amaka mma.. IGBO AMAKA, igbo dị usọ..IGBO DỊ USỌ, ụwa mụ ụwa asaa onye igbo ka m ma abụ nwanne. Nya bụ na i nweta mụ uke m na agba mbọ kpọọ mụ onye igbo..ONYE IGBO. Onye ka mbụ, ana Nnewi to be precise ,anaedo in particular ,onye igbo ka mbụ nwanne ewoo na ime igbo ka a mụrụ m.Ndi igbo nwere ebu nwee nfụ ,olu n’igbo nwere ife niile you can think of…ngwa checkie
Ọ bụrụ godu ma doctor..IGBO NWELIE, down to nurse..IGBO NWELIE, down to lawyer..IGBO NWELIE, down to teacher..IGBO NWELIE. Ọ bụrụ godu engineer..IGBO NWELIE, nya na professor..IGBO NWELIE, plus business men na industrialist anyị ji eme ọnụ, ịfụ go igbo nwelie yoo yooo yoo ………….
Ndị igbo ka mụ jụọ ụnụ ajụjụ, ajụjụ ka mụ ji bịa ooh ụnụ nụrụ ya . Ọ gịnị kpatara oge ụfọdụ igbo banyị ji eme anyị ifele ,ọ gịnị kpatara asụsụ igbo ji eme anyị ifele ,mere onye igbo fụ onye na asụ igbo ,ma ọ bụ fụ onye ji igbo agụ egwu
Ọ sị ya nọ dị local Ọ sị rọ ya nọ dị local Ọ sị ya nọ dị igbotic Ọ sị rọ ya nọ dị igbotic Ọ sị ya nọ bụ onye ime obodo Ma nya wụ onye jide asụsụ ndị ọzọ, ọ na asụ ya ese pụ aka ,ọ na makazi ka m na ajụ?Okwu igbo kwuru okwu wee sị, onye kpọọ Ọba ya ọkpọkọrọ ewelụ ya kpofuo afịfịa ụnụ nụrụ ya?
Nya bụ na inweta mụ uke m na asụ igbo kpọọ onye igbo ..ONYE IGBO Onye ka mbụ, ana Nnewi to be precise ,anaedo in particular ,onye igbo ka mbụ nwanne ewoo na ime igbo ka a mụrụ m.Ị mana nwafor Orizu..Ọ BỤ ONYE IGBO
Igwe Kenneth Orizu..Ọ BỤ ONYE IGBO Dr cletus ibeto..Ọ BỤ ONYE IGBO Innoson limited..Ọ BỤ ONYE IGBO Chikason limited..Ọ BỤ ONYE IGBO Sir ken mmadụakọ..Ọ BỤ ONYE IGBO Senator Dr ifeanyi ubah..Ọ BỤ ONYE IGBO Ezeikolommuo..Ọ BỤ ONYE IGBO Ozoigbondu n’ukpo..Ọ BỤ ONYE IGBO Chief Sir Emeka ọfọ..Ọ BỤ ONYE IGBO Chief osita osadebe..Ọ BỤ ONYE IGBO Oliver de coque..Ọ BỤ ONYE IGBO Ali chukwu..Ọ BỤ ONYE IGBO Celestine ukwu..Ọ BỤ ONYE IGBO Flavour Nabania..Ọ BỤ ONYE IGBO Phyno ezege eee..Ọ BỤ ONYE IGBOFading bouncing………..
Leave a Reply