
Vintage Praise by PC Lapez Mp3 Download
Stream the latest drop from PC Lapez tilted Vintage Praise. PC Lapez whose birth name is Michael, is a popular Nigerian singer, music producer and songwriter who is currently making wave in the Nigeria music industry with his unique style of music. He was born on July 2nd in the 1980s. It’s a smooth and soulful ride you’ll want to replay.
Use the link below to stream and download Vintage Praise by PC Lapez.
Lyrics of Vintage Praise by PC Lapez
Ka anyi ga zigaraha ozi
Ka anyi gwaha na chi anyi di nmaKa anyi ga zigaraha ozi
Ka anyi gwaha na chi anyi di nma Odi nma ohKa anyi ga zigaraha ozi
Ka anyi gwaha na chi anyi di nmaGwam oh udi uwe anyi ga eyi na mbara eligwe
Gwam oh udi uwe anyi ga eyi na mbara eligwe
EwuuuAnyi ga eyi uweyi Ocha, ya na okpu ola edo
Ya na kpa kpa ndo tukwa siri ya nke ejiri cho ya nmaEbe nwere enyi Jesus, nga nga na egbu m egbu
Ebe nwere enyi Jesus, nga nga na egbu m oh
Ebe nwere eyi JesusEbe nwere enyi Jesus,
Ebe nwere Olisa igwe oh nga nga na ebu m ebuDraw me nearer nearer to thee Lord
Draw me nearer nearer to thee My songs everyday father draw me closer ohDraw me nearer nearer to thee
Imara na ihe ahu omere m
Nji na ekele ya
Imara na ihe ahu omere m Nji na ajaya nmaImara na ihe ahu omere m
Nji na ekele ya
Imara na ihe ahu omere m Nji na ajaya nmaChukwu Nara ekele
Ihe ina emere anyi di nma Chukwu Nara ekele mo Ihe ina emere anyi di nmaChukwu Nara ekele eh eh
Ihe ina emere anyi di nmaChukwu Nara ekele mo
Ihe ina emere anyi di nmaOh lord come down and manifest your power
Oh lord come down and manifest your power
Elu uwa mmadu bi
Jaya nma Sorom ja Jehova Jaya nma Elu uwa mmadu bi oh Jaya nma Unu ja Jehova ah Jaya nmaKene ya kene ya
Na obu EzeKene ya kene ya
Na obu EzeKene Jesus na obu eze
Jesus na idi nmaKene ya kene ya
Na obu EzeKene ya kene ya
Na obu EzeKene Jesus na obu eze
Jesus na idi nmaJesus na idi nma oh
Jesus na idi nmaJesus na idi nma oh
Jesus na idi nmaJesus ife gi aso gbuo mu oh
Jesus na idi nmaKa mmetu onu uwe ya aka
Ka mmetu onu uwe ya aka
Ka mmetu onu uwe ya aka
Oga eme ka m di Ocha
Oga eme ka m di Ocha
Ka mmetu onu uwe ya aka
Ka mmetu onu uwe ya aka
Ka mmetu onu uwe ya aka
Oga eme ka m di Ocha
Ma mbulie ya enu
Ma mbulie ya enuOga adoro mkpuru obi oh
Ma mbulie ya enu
Oga adoro mkpuru obi eh Ma mbulie ya enuOga adoro mkpuru obi oh
Ma mbulie ya enuOga adoro mkpuru obi eh
Ma mbulie ya enuOnwere aha nke nga akpo nu ihe ukwu emewe na ebea oh
Aha…… Jesus
Amaram na ige eme
Iga eme ya ka obi dim nma chai
Amara m na iga emeya
Iga emeya ka obi di nma ome nma ome nma ehAmaram na ige eme
Iga eme ya ka obi dim nma
Amara m na iga eme
Iga emeya ka obi di nmaKpoya chukwu na oga aza
Kpoya chukwu na oga aza gi ekpere
Messiah Onye obi oma
Kpo ya chukwu na oga aza Oga aza gi ehhKpoya chukwu na oga aza
Kpoya chukwu na oga aza gi ekpere
Messiah Onye obi oma
Kpo ya chukwu na oga azaJesus otere mu mmanu
Otere mu mmanuNwere ike ya nye mu oh
Si mu gbagbuo ekwe nsu eh KpuayiiJesus otere gi mmanu
Otere mu mmanuNwere ike ya nye gi oh
Si gi gbagbuo ekwe nsu ehKpuayii
Onye na eme nma emekwala ya ozo
Onye na eme nma emekwala ya ozo
Onye na eme nma
Onye na eme nma emekwala ya ozo
Onye na eme nma oh
Onye na eme nma emekwala ya ozo
Onye na eme nma ah ahOnye na eme nma emekwala ya ozo
Asim Onye na eme Eze oh
Onye na eme nma emekwala ya ozo
Chukwu ihe N’ ile ikere di nma oh
Chukwu ihe N’ ile ikere di nma
Odi nma Odi nma Odi Odinma Odi nma oh oh Odi nma Odi Odinma Iyeee Chukwu ihe n’ ile ikere di nmaAgabi ga la mu Onye nwem
Nuru akwa Nkem oh
Mgbe ina akpo Ndi ozo oku Aga bi ga lamAgabiga lam oh chim eh
JesusAgabiga lam oh chim oh
Jesus
Iye le iye le iye le iye Jesus nuru akwa Nkem Akwa m na ebe metu gi na obi eh Mgbe ina akpo Ndi ozo oku Lekwe mo kporom oh x2 Aga bi ga lamOnu m juru na ekele nu eh
Onum juru na ekele
Ana m ekele gi oh
Onum juru na ekele
Onye nwe mu anam ekele gi oh Onum juru ne ekele Umu Igbo na kwa ekele oh Onum juru na ekele Ndi b’ anyi na kwa ekele gi ye ye ye Onum juru na ekeleOga ghi eme m na onu
Ikele Jehova onye ahu mere ndu foro mu oh Oga ghi eme m na onuOga ghi eme m na onu
Ikele Jehova onye ahu mere ndu foro mu oh Oga ghi eme m na onuNa ni Jesus na iru m
Na ni Jesus na azu m Na ni ya ga eburu mkpa m n’ ile Odighi Onye ozo Odighi Onye ozo ohOdighi Onye ozo na elu uwa odighi Onye ozo
Onweghi onye ozo Odighi Onye ozo na elu uwa odighi Onye ozoNa ni Jesus na iru m
( okwa ya kwum na iru eh ) Na ni Jesus na azu m Okwu chim na azu m eh Na ni ya ga eburu mkpa m n’ ile Odighi Onye ozoIhe oma na emere mu
Odika mdere chim akwukwo Ihe mbu na obi na emere mu Odika mdere chim edemedeIhe oma na emere mu
Odika mdere chim akwukwo Ihe mbu na obi na emere mu Odika mdere chim edemede
Leave a Reply