Connect with us

NaijaMusic

Onyeka Onwenu – Ochie Dike

Ochie Dike by Onyeka Onwenu Mp3 Download

This one’s a smash from Onyeka Onwenu on this one tilted Ochie Dike. Onyeka Onwenu MFR was a Nigerian singer-songwriter, actress, human rights and social activist, journalist, politician, and X Factor series judge. Add this gem to your playlist if you love great vibes.

          DOWNLOAD MUSIC HERE

Use the link below to stream and download Ochie Dike by Onyeka Onwenu.

Lyrics of Ochie Dike by Onyeka Onwenu

Nnem nneomaOkwa gi n’edu’m ka mmuoIsim atul’ujo nwa jee nke omaMan’ekpelum ekpere kam no omaHey onwelu ife ikwelu k’okomInwelugodi ije yoolumI nwe mama letekwa nne gi oh
Chukwu biko gozie ochie Dike mamaNna gozie nnem ochie Dike nnemChukwu biko gozie daalu nnemOchie Dike mama daalu nnem ohNna gozie nnem Chukwu gozie giOchie Dike nnem ochie Dike nnem oh
Ahnn Olisah gozielum nwanyi ahu m’si n’ime ya puta uwaMaka afufu n’ile ota’alum n’elu uwaOkwa ekpele gi n’edu’m ije n’elu uwaSi’m welu obi ume ala sobe ndi uwaZuom n’uzo Chi si’m hapu ihe nke uwaSi’m solu obim esokwala ndi uwaEbe obula osolum noro n’elu uwaIga anom na-aru k’ibu oburu puta uwa hmn hmnn hmnn hmmmmnnIna ebuzo agum before igunye onwe giMgbe ozulum I hapurum oke giMgbe umu uwa biara ka ha megidem mn hmnn hmnn hmmmmnnIsi’m akujola my face e ndu nwokeLee lee okwa o gbajie dolo hmn hmnn hmnn hmmmmnnIkwu n’ibe gbarapum gi ka m’na agbakuruObu gini ka m’ga eji ekele mama’mChineke nna biko gozielum mama’m
I mana onwa-ite naani ohKa nnem bulum n’afoNnem tala afufu n’uwaWee muo’m ezigbo nnemO bu gini ka m’ga ejiWee kele nne mulum ohOchie Dike nnem
Obu ego obu akwa ojiroAgam ayonu yonu yonu onye kelum oh Chineke nnamBiko gozielum nnem oh gozie gozieOchie Dike nnem oh nnem oh
Chukwu biko gozie ochie Dike mamaNna gozie nnem ochie Dike nnemChukwu biko gozie ochie Dike mamaNna gozie nnem ochie Dike nnem
Huhhh elee yeahNwa ma mma okwa mama o’kwa mamaNwa ba’uru o’kwa mama o’kwa mamaN’asa ma’esi nri bukwa mama o’kwa mamaN’azulu nwa azu bukwa mama o’kwa mamaNwata sobe ndi ajo otu mebe aka ntutuOnye oga emechu ihu bu mama ehAnd nwanyi tocha we muta nwa nke yaOnye ga-abia omugwo bu mama hmn hmnn hmnn hmmmmM’ga n’etu gi mama the mamaOfu ka idi I no get another hmn hmnn hmnn hmmmmObu ginwa bu agu nwanyi mji eje mbaMoulduo down m’mata the weather hmn hmnn hmnn hmmmmM’malofu your sacrifice and your adviceYou fall for my right just to make things right hmn hmnn hmnn hmmmmIbulu onu ka my future di brightI promise to make yours a paradise
I mana onwa-ite naani oh nine monthsKa nnem bulum n’afo eleeNnem tara afufu n’uwa weeMuo’m ezigbo nnem eziokwuO bu gini ka m’ga ejiWee kele nne mulum oh ehnOchie Dike nnem otua k’odi otua k’odi
Obu ego obu akwa ojiro at allAgam ayonu yonu yonu onye kelum oh Chineke nnamBiko gozielum nnem oh gozie gi mama Ngozi NgoziOchie Dike nnem ogologo ndu n’aru isi ikeOgan’eso gi nne oh nnem oh
Chukwu biko gozie gozielum nnem ohOchie Dike mama gozielum nnem eh onye mulum ehNna gozie nnem gozie ya gozie ya mama’m ohOchie Dike nnemChukwu biko gozie ochie dike mamaNna gozie nnem ochie Dike nnem uhh uhhh uhh uhhhhh
Mama’mu bu ochie DikeOma k’esi ejide ezi n’ulo uhh uhhh uhh uhhhhhOshie ike obulu ngwa afia ya ke n’isiTupu olota nri ejuputa ezi n’ulo uhh uhhh uhh uhhhhhMama’mu bu ochie Dike hmm hmm hmm hmmmm
Mgbe uwa n’acho ife fa ga-eme ibe faNnukwu okwu putalu oyi adiroziNwanne adirozi ibe adiro uhh uhhh uhh uhhhhhOchie dike nnem silu’m ebe nwam kwuO’ ebe ahu kam ga-akwu
 

Download Mp3 Here

Click to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *


Trending Musics