
Men by Aguero Banks and Kolaboy Mp3 Download
Vibe to this track from Aguero Banks and Kolaboy tilted Men. Aguero Banks, a hip-hop artiste from Enugu in southeastern Nigeria, steps into the spotlight with his debut album, ‘The Hero’. It’s a track that speaks to the heart.
Use the link below to stream and download Men by Aguero Banks and Kolaboy.
Lyrics of Men by Aguero Banks and Kolaboy
Odia
Buta Kola Kola boy Onye anwuru (seh)Esom na men eji ndi eke amaja jukwa ese n’ obi agu
Ijee Abakpa-Nike umu-aloba there jicha matters m agwo aju Ifu ebe men n’ ese formation ka o suwelu ka a na-atu Anya obara obaro anya n’ enu o Jesus ka a na-afuSeh, Jesus ka a na-afu (Jesus ka a na-)
Seh, o result ka a na-achu Seh, Jesus ka a na-afu (Jesus ka a na-) Seh, o result ka a na-achuE needilom I sigi na Odia ka kola o ibia ifu ya na anya gi
Kam golukwa afia na onuasata ha asim na otegokwa the Hero anya gi Men na trapu eke tinye alu e loose guardia boy okwa na akpa gi And ogbe ga enye gi option ihe choose dependi na ihe na akpa giEsolom na ndi eji eke amaja
Before G Lock enwem maja Before Bitcoin emem matters Before this funds emem pala Before senior maintain aguo government Anyigo ka anyi bombuwula Obama Before anyi see canadian loud Nime ogbe anyi trap cha GhanaAnyi nona azu St. Paul’s e sewaa since morning o demons ka anyi na- achu
Everyday na ilu olu a adia afu anybody o Jesus ka anyi na- afu Aloba anyi kponyelu early pai pai sim why me o Dbanje ka oga aju Cause we put our money where our mouth is asusu ego ka anyi na asu (Onye Anwuru)Esom na men eji ndi eke amaja jukwa ese n’ obi agu
Ijee Abakpa-Nike umu-aloba there jicha matters m agwo aju Ifu ebe men n’ ese formation ka o suwelu ka a na-atu Anya obara obaro anya n’ enu o Jesus ka a na-afuSeh, Jesus ka a na-afu (Jesus ka a na-)
Seh, o result ka a na-achu Seh, Jesus ka a na-afu, eh (Jesus ka a na-) Seh, o result ka a na-achuButa, na iyi timber banye timber land
Guy aga etiche your timber Ima akpo ginger men nwuga Limca Men ga short your calendar Nwoke bu ebube ebube Ebubedike ka Pete Edochie Nwoke nwe ezigbo omume Men na achozim kanyi machieOkwa iche na Thugbloc bu for ndi nwapa (chaii), butuo
Till any nwezie na isi ajaOnye nwete jam nwete kola
Ndi nweru oku igbanye solar Oburo Jesus power, o powerless power be guided in your antenna Men chuba mgbada ka nchi na, sopu aka enwe na larva Ibeh my team I’ll give you a deal Stop psyching and all these egwuregwuEsom na men eji ndi eke amaja jukwa ese n’ obi agu
Ijee Abakpa-Nike umu-aloba there jicha matters m agwo aju Ifu ebe men n’ ese formation ka o suwelu ka a na-atu Anya obara obaro anya n’ enu o Jesus ka a na-afuSeh, Jesus ka a na-afu (Jesus ka a na-)
Seh, o result ka a na-achu Seh, Jesus ka a na-afu (Jesus ka a na-) Seh, o result ka a na-achu
Leave a Reply