Professor Onye Egwu – Peremense

Peremense by Professor Onye Egwu Mp3 Download

Listen to this banger by Professor Onye Egwu tilted Peremense. Professor Onye Egwu, born Chibuike Johnpaul Anekwe, is a contemporary Nigerian highlife musician, songwriter, and performer from Otolo, Nnewi, Anambra State. Add it to your rotation if you love chill, quality sounds.

          DOWNLOAD MUSIC HERE

Use the link below to stream and download Peremense by Professor Onye Egwu.

Lyrics of Peremense by Professor Onye Egwu

Ajeeee!
Ewoo yoo yooo yooo,ọ kwa Professor Onye Egwuit’s Barmy on the beatI fe m fụrụ ka m na ekwu nwanne
Ịsị mụ money is not everything mana inwero ego, ị na akọPEREMENSE,PEREMENSEka ị na akọ PEREMENSE
Money is the root of all evil mana ị na achụ ego, ị na akọ PEREMENSE,PEREMENSEka ị na akọ PEREMENSE
Money nah vanity upon vanity ekwereme ekwe, but i so much love this VANITYIyeeeewith it you can maintain your SANITYIyeeeesotey e go save you from POVERTYozugbonje e go make you CELEBRITYEwoo yoo yooo yooo ife m fụrụ ka m na ekwu nwanne ọkwa ị nụrụ a?
Aiiyelele iyele iyele iyele AiyeeeIyelele iyele iyele iyele AiyeeeAiiyelele iyele iyele iyele AiyeeeIyelele iyele iyele iyele AiyeeeỌkwa ị sịrị na anyụ kọọ mmamịrị ọnụ, nọ ọ ya agba ụfụfụ, nya ka anyị nọ eri ụtụtụIyeeeeOtego Naịjiria bido nyụ kọ ba. IyeeeeObodo a na emezi mụ ka m gbalagaIyeeeeEnu na ana na agbazi nụ ghara gharaOsadebe tieru fa egwu sị fa kanyi jikọtaNya bụ na ịsị mụ two heads are better than one ma Ifé ka na emebi ị na akọ PEREMENSE,PEREMENSEka ị na akọ PEREMENSE
My pastor sịrị mụ ma aṅụzina alcohol mana ọ aṅụ Life,ị fụ ya ebe ọ na aṅụ Life Iyeeeeọ sị gị i can’t kill myself Iyeeeeọ bụ na ọgba juo dọọrọ ṅụcharụ Life ka ndụ dịmaka na Life bụ mmanya ndụNya bụ na ịsị m aṅụ zi dụ kwọ na alcohol mana ị na aṅụ Life ị na akọ PEREMENSEPEREMENSEka ị na akọ PEREMENSE
Man shall not live by bread alone mana ị na ekpe give us our daily breadWooo yooo yoooWhat is my will always come back to me a na nugo gị phone na awada? Ọ na chighatara ọzọ?A na nugo phone na upper iweka? Ọ na chighatara ọzọ eeh? Ife m fụrụ ka m na ekwu nwanne.
Fa sị mụ na ịtụ ọrụ bụ by grace na amaghị na ọbụ ọgwụ ka a na agwọIbobo ka a na esiOkeite ka a na ebuUdu akọ mmiri ka a na ebuỊ na anụ oo nwanne?Nya bụ na ịsị mụ na ịtụ ọrụ bụ by grace, nwanne ị na akọ PEREMENSEPEREMENSEka ị na akọ PEREMENSE
Fa sịrị na ego bụ mgbọrọgwụ njọ ekwerem ekweMana iri ya eri na asọ ụsọỊkpa ya akpa na afụ ụfụOtego mgbe mụnwa jiri kpakọba IyeeeeỊkpata ego a bụrọ maka achamanyaIyeeeeỊchụ ba the money girls agbalaga IyeeeeMana ị bute the money girls a gbakọtaMy babe sịrị mụ she loves me when am brokeỌga ijirọ ego ị na akọ PEREMENSEPEREMENSEka ị na akọ PEREMENSE
Aiiyelele iyele iyele iyeleAiyeeeIyelele iyele iyele iyeleAiyeeeAiiyelele iyele iyele iyeleAiyeeeIyelele iyele iyele iyeleAiyeee
 

Download Mp3 Here

Be the first to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.


*