Flavour – Levels

Levels by Flavour Mp3 Download

Chill out with this smooth track from Flavour titled Levels. Chinedu Okoli, better known by his stage name Flavour N’abania or simply Flavour, is a Nigerian singer and songwriter. He began his musical career as a drummer for a local church. It’s a track that speaks to the heart.

          DOWNLOAD MUSIC HERE

Use the link below to stream and download Levels by Flavour.

Lyrics of Levels by Flavour

Eh eh nwanne if it’s a hit, aká anyị dị yaObodo ekwelugo ooAnyanwụ achawago ooÀnyị apụta gọIfe e mee bẹ gọ
Ị makwa ònye ị wụ? (Mastaa)Ị makwa ònye ị wụ? (Ibe)Ị makwa ònye ị wụ? (Ibe) (ogini, ogini)Ị makwa ònye ị wụ?Nwoke na-apụ ọkụNwa n’ebe ébéNwoke ọma osisoNya na nwa ọma osiso
Na we dey, na we dey, na we dey hereNa we dey, na we dey, na we dey hereỊ sị kà ọ bụ lu, ọ bulu ya, na we dey hereMens kwụsị nnukwu ịke, na we dey here (ahee)
Ị fugodi convoy ànyị jị we bata obodo ị n’olu ofumaỊ nwe kwaa nụ choice (ahee)I fugodi package ànyị jị we bata obodo ibelu ebeluSecurity confirmỊ ma ná ụdọ ná achị nụỊ ma ná mens bata obodo ànyị ka fa n’eneneỊ ma ná nde nde edeeỊ ma ná mmemme emeweAbobi nwèrè ọmụma eji eri egoAgụ jị égbè
Ị makwa ònye ị wụ? (Ọ kpata ọ zụọ ora)Ị makwa ònye ị wụ? (Obi Cubana) (Ọnwa n’etiri ora)Ị makwa ònye ị wụ? (Anyi Don nwanne)Ị makwa ònye ị wụ? (Ọ jide ọ nye nwanne)Nwoke na-apu ọkụ (Nwa á na-ayo Ezé)Nwa n’ebe ébé (E-money)Nwoke bụ ebube ebubeNwoke ọma osiso (Iyawo na wa na wa)Nya na nwa ọma osiso (ah yee, ah yeee)
Factory fitted, full option, double silencerIfe à na-apia bụ mpịawa azụ nụ double condenserIfe ànyị bụ bụ, odogwu odogwu, ịke na ebube mụọ nsọÁká ànyị bụzi nchawa nchawa, ụda égbè ndị nsọNdị nkụ, ndị nkụ (ndị nkụ, ndị nkụ)Ndị ịke, ndị ịke (Ị hụ la men sịrị ịke?)Ndị ọma, ndị ọma (ndị ọma, ndị ọma)Ju some doubt osiso? (Ah yee, ah yee, ah yee)
À na mụ anụ kwanu ife?À na mụ anụ kwanu ife?À na mụ asị kwanu ndò?Okwụ abago n’egoMen na-eme ná bundleFa bialu kà ịzu ọgụFa na-eme ná cashỤfọdụ na-edezi cheque (ah heee)
Ị fugodi convoy ànyị jị we bata obodo ị n’olu ofumaỊ nwe kwaa nụ choice (ahee)Ị fugodi package ànyị jị we bata obodo ibelu ebeluSecurity confirmỊ ma ná ụdọ ná achị nụỊ ma ná mens bata obodo ànyị ka fa n’eneneỊ ma ná nde nde edeeỊ ma ná mmemme emeweAbobi nwèrè ọmụma eji eri egoAgụ jị égbè
Ị makwa ònye ị wụ? (Anderson Obiagwu)Ị makwa ònye ị wụ? (Aka ekpuchi ọnwa n’Igbo)Ị makwa ònye ị wụ? (Dr Eze Mmuo)Ị makwa ònye ị wụ? (Nwoke di ebube ebube)Nwoke na-apu oku (Legend nwanne)Nwa n’ebe ebe (onye mpiawa azu)Nwoke oma osiso (Ome Mma na Ojoto)Nya ná nwa ọma osiso (ah yee, ah yee)
Factory fitted, full option, double silencerIfe à na-apia bụ mpịawa azụ nụ double condenserIfe ànyị bụ bụ, odogwu odogwu, ịke na ebube mụọ nsọÁká ànyị bụzi nchawa nchawa, ụda égbè ndị nsọObodo ekwelugo ooAnyanwu achawago oo (Beast mode up)Ànyị apụta gọIfe emebego
Ị makwa ònye ị wụ?
 

Download Mp3 Here

Be the first to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.


*