
Men Don Show Face by Flavour Ft Phyno Mp3 Download
Chill out with this smooth track from Flavour Ft Phyno titled Men Don Show Face. Chinedu Okoli, better known by his stage name Flavour N’abania or simply Flavour, is a Nigerian singer and songwriter. He began his musical career as a drummer for a local church. It’s a track that speaks to the heart.
Use the link below to stream and download Men Don Show Face by Flavour Ft Phyno.
Lyrics of Men Don Show Face by Flavour Ft Phyno
Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi
Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efiMen don show face
Jikerekwe jikerekwe ogini na eme Men don show face Jikerekwe jikerekwe ogini na afio Watch ya yansh Ikwerego ikwerego na nwoke na ebe Watch ya yansh No be mouth no be cho cho choEzege onye nme nme
Odogwu adi Ada ujo Ife nyi 100 karat Swag na apu oku Enwem ya 100 percent Fa cholu ikpo my cassete Chief priest ball too much news ya eje gba na net Tipper anyi ji bulu efi me show ka tata dika echi Anyi na aku nwanne chi ga eji Just deselu boys ife anyi ga Eli Akpa nji bulu ego Spray cash ko miili na ezo Come chop Ifem na esi na ekpo Onye ji igu ka ewu na esoMen don show face
Jikerekwe jikerekwe ogini na eme Men don show face Jikerekwe jikerekwe ogini na afio Watch ya yansh Ikwerego ikwerego na nwoke na ebe Watch ya yansh No be mouth no be cho cho cho Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efiIjele umu africa
Inakwa aputa aputa Onye eze onye olewa Nwoke bu Akpuru achiba Account gbala abuba Obulo onu adim a fuwa Say na guys donye iru na efe aka everybody a Chiba Agbanyelugi film oya eko gi eko ka special effect Your babe cholu e finnese ngosia na mbu akpa sense Asim gi awuna ngwo anwuna nwgo na nkwu na mbia Boys ndi ogiriga wa na nwa Send rain oku na agba Tipper anyi ji bulu efi me show ka tata dika echi Anyi na aku nwanne chi ga eji Jst deselu boys ife anyi ga Eli Akpa nji bulu ego spray cash ko miili na ezo Come chop Ifem na esi na ekpo Onye ji igu ka ewu na esoAnyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi
Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efi Anyi jebe ifunu odogwu anyi akpulu efiMen don show face
Leave a Reply